Luk 6:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ezigbo mmadụ na-esi n’ezigbo akụ̀ dị n’obi ya ewepụta ihe ọma, ma ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ. N’ihi na ọ bụ ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:45 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 51 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 23-24
45 Ezigbo mmadụ na-esi n’ezigbo akụ̀ dị n’obi ya ewepụta ihe ọma, ma ajọ mmadụ na-esi n’ajọ akụ̀ ya ewepụta ihe ọjọọ. N’ihi na ọ bụ ihe juru mmadụ n’obi ka ọnụ ya na-ekwu.+