Luk 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ndị Jọn ziri ozi lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara ịhụ n’ala ịkpa? Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+
24 Mgbe ndị Jọn ziri ozi lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara ịhụ n’ala ịkpa? Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+