Luk 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Gịnịzi ka unu gara ịhụ? Ọ̀ bụ onye yi uwe mara mma?*+ N’eziokwu, ndị yi uwe mara mma ma na-ebi ndụ okomoko nọ n’ụlọ ndị eze.
25 Gịnịzi ka unu gara ịhụ? Ọ̀ bụ onye yi uwe mara mma?*+ N’eziokwu, ndị yi uwe mara mma ma na-ebi ndụ okomoko nọ n’ụlọ ndị eze.