Luk 7:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya, ma unu na-asị: ‘Ọ na-eri oké nri, na-aṅụkwa oké mmanya. Ọ bụ enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:34 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 98
34 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa mmanya, ma unu na-asị: ‘Ọ na-eri oké nri, na-aṅụkwa oké mmanya. Ọ bụ enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie.’+