-
Luk 7:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Ma otu onye n’ime ndị Farisii nọ na-arịọ ya ka ọ bịa na nke ya. N’ihi ya, ọ gara n’ụlọ onye Farisii ahụ nọdụ na-eri ihe na tebụl.