Luk 7:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ma, otu nwaanyị a ma n’obodo ahụ na ọ bụ onye mmehie matara na ọ nọ na-eri ihe n’ụlọ onye Farisii ahụ, o wee weta mkpọ̀ alabasta nke mmanụ na-esi ísì ọma dị n’ime ya.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:37 Ụlọ Nche,8/15/2010, p. 612/15/2001, p. 17
37 Ma, otu nwaanyị a ma n’obodo ahụ na ọ bụ onye mmehie matara na ọ nọ na-eri ihe n’ụlọ onye Farisii ahụ, o wee weta mkpọ̀ alabasta nke mmanụ na-esi ísì ọma dị n’ime ya.+