-
Luk 7:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Ọ gara n’azụ Jizọs nọrọ n’akụkụ ụkwụ ya na-ebe ákwá, ma bido iji anya mmiri ya na-ede ụkwụ ya, jirikwa ntutu isi ya na-ehicha ụkwụ ya. O jikwa nwayọọ susuo ụkwụ ya ọnụ ma wụọ mmanụ ahụ na-esi ísì ọma n’ụkwụ ya.
-