-
Luk 7:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 O wee tụgharịa lee nwaanyị ahụ anya, sị Saịmọn: “Ị̀ hụrụ nwaanyị a? Abatara m n’ụlọ gị, i nyeghị m mmiri ka m saa ụkwụ. Ma nwaanyị a ji anya mmiri ya dee ụkwụ m, jirikwa ntutu isi ya hichaa ya.
-