Luk 7:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 I susughị m ọnụ,* ma kemgbe m batara, nwaanyị a akwụsịghị isusu ụkwụ m ọnụ. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:45 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 100