Luk 7:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 N’ihi ya, ana m asị gị, a gbagharala ya mmehie ya n’agbanyeghị na ọ dị ọtụtụ,+ n’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu. Ma onye a gbaghaara ntakịrị ihe anaghị ahụ ndị mmadụ n’anya nke ukwuu.” Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:47 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 100
47 N’ihi ya, ana m asị gị, a gbagharala ya mmehie ya n’agbanyeghị na ọ dị ọtụtụ,+ n’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu. Ma onye a gbaghaara ntakịrị ihe anaghị ahụ ndị mmadụ n’anya nke ukwuu.”