Luk 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ya asị: “Ọ bụ unu ka Chineke mere ka unu ghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke Alaeze Chineke. Ma a na-emere ndị ọzọ ihe atụ,+ ka ha wee na-ele anya ma ghara ịhụ ihe ọ bụla, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ bụla.+
10 Ya asị: “Ọ bụ unu ka Chineke mere ka unu ghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke Alaeze Chineke. Ma a na-emere ndị ọzọ ihe atụ,+ ka ha wee na-ele anya ma ghara ịhụ ihe ọ bụla, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ bụla.+