Luk 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị ahụ dara n’elu nkume bụ ndị na-eji ọṅụ anabata okwu ahụ mgbe ha nụrụ ya, ma ha enweghị mgbọrọgwụ ọ bụla. Ha na-ekwere, ma ọ naghị anọte aka n’obi ha. Ha na-akwụsịkwa ikwere okwu ahụ ma ọnwụnwa bịara ha.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2020, p. 3 Ụlọ Nche,2/1/2003, p. 1111/1/1999, p. 16
13 Ndị ahụ dara n’elu nkume bụ ndị na-eji ọṅụ anabata okwu ahụ mgbe ha nụrụ ya, ma ha enweghị mgbọrọgwụ ọ bụla. Ha na-ekwere, ma ọ naghị anọte aka n’obi ha. Ha na-akwụsịkwa ikwere okwu ahụ ma ọnwụnwa bịara ha.+