Luk 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi ya, ha gakwuuru ya ma kpọtee ya, sị: “Onye Ozizi, Onye Ozizi, mmiri na-achọ iri anyị!” Mgbe o tetara, ọ baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba, ha adajụọ, ebe niile adaa jụụ.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:24 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 113
24 N’ihi ya, ha gakwuuru ya ma kpọtee ya, sị: “Onye Ozizi, Onye Ozizi, mmiri na-achọ iri anyị!” Mgbe o tetara, ọ baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba, ha adajụọ, ebe niile adaa jụụ.+