Luk 8:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o tisiri mkpu ike ma sekpuru ala n’ihu ya, jirikwa oké olu, sị: “Jizọs, Ọkpara Chineke Onye Kacha Elu, gịnị jikọrọ mụ na gị? Biko, emekpala m ahụ́.”+
28 Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o tisiri mkpu ike ma sekpuru ala n’ihu ya, jirikwa oké olu, sị: “Jizọs, Ọkpara Chineke Onye Kacha Elu, gịnị jikọrọ mụ na gị? Biko, emekpala m ahụ́.”+