Luk 8:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 O si n’azụ bịaruo Jizọs nso ma bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka.+ Ozugbo ahụkwa, ọrịa oruru ọbara na-arịa ya akwụsị.
44 O si n’azụ bịaruo Jizọs nso ma bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka.+ Ozugbo ahụkwa, ọrịa oruru ọbara na-arịa ya akwụsị.