Luk 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Herọd* onye na-achị ógbè ahụ wee nụ ihe niile na-emenụ. Ihe a niile gbakwara ya gharịị n’ihi na ụfọdụ nọ na-asị na a kpọlitela Jọn n’ọnwụ.+
7 Herọd* onye na-achị ógbè ahụ wee nụ ihe niile na-emenụ. Ihe a niile gbakwara ya gharịị n’ihi na ụfọdụ nọ na-asị na a kpọlitela Jọn n’ọnwụ.+