Luk 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ọ sịrị ha: “Nyenụ ha nri ka ha rie.”+ Ha asị: “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ ka anyị nwere. Oleekwa otú anyị ga-esi azụta ihe mmadụ niile a ga-eri?”
13 Ma ọ sịrị ha: “Nyenụ ha nri ka ha rie.”+ Ha asị: “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ ka anyị nwere. Oleekwa otú anyị ga-esi azụta ihe mmadụ niile a ga-eri?”