Luk 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha niile wee rie, rijuo afọ. Ha atụtụkọta ihe ha rifọrọ, ya eju nkata iri na abụọ.+