Luk 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha asị: “Jọn Onye Na-eme Baptizim. Ma ndị ọzọ na-asị na ị bụ Ịlaịja, ndị ọzọkwa na-asị na otu n’ime ndị amụma oge ochie esila n’ọnwụ bilie.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:19 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 142
19 Ha asị: “Jọn Onye Na-eme Baptizim. Ma ndị ọzọ na-asị na ị bụ Ịlaịja, ndị ọzọkwa na-asị na otu n’ime ndị amụma oge ochie esila n’ọnwụ bilie.”+