-
Luk 9:43Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 Ma, ike dị ebube Chineke nwere tụrụ ha niile n’anya.
Ka ihe niile Jizọs na-eme nọ na-atụ ha niile n’anya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya, sị:
-