Luk 9:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Mgbe ụbọchị Jizọs ga-alaghachi eluigwe ruwere nso,+ o kpebisiri ike ịga Jeruselem. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:51 Ụlọ Nche,4/15/2012, p. 15