Luk 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, nọrọnụ n’ụlọ ahụ,+ na-erinụ ihe, na-aṅụkwanụ ihe ha nyere unu,+ n’ihi na e kwesịrị ịkwụ onye ọrụ ụgwọ ọrụ ya.+ Unu esikwala n’ụlọ e nyere unu gaa biri n’ụlọ ọzọ.
7 N’ihi ya, nọrọnụ n’ụlọ ahụ,+ na-erinụ ihe, na-aṅụkwanụ ihe ha nyere unu,+ n’ihi na e kwesịrị ịkwụ onye ọrụ ụgwọ ọrụ ya.+ Unu esikwala n’ụlọ e nyere unu gaa biri n’ụlọ ọzọ.