Luk 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, unu aṅụrịla ọṅụ maka na ndị mmụọ ọjọọ na-erubere unu isi, kama ṅụrịanụ ọṅụ maka na e deela aha unu n’eluigwe.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:20 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2018, p. 30
20 Ma, unu aṅụrịla ọṅụ maka na ndị mmụọ ọjọọ na-erubere unu isi, kama ṅụrịanụ ọṅụ maka na e deela aha unu n’eluigwe.”+