Luk 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onye ahụ esi n’ime ụlọ sị ya: ‘Enyezila m nsogbu. Akpọchiela m ụzọ, mụ na ụmụntakịrị m edinarakwala n’àkwà.* Enwekwaghị m ike ibili nye gị ihe ọ bụla.’ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:7 Ụlọ Nche,5/15/1990, p. 13-14
7 Onye ahụ esi n’ime ụlọ sị ya: ‘Enyezila m nsogbu. Akpọchiela m ụzọ, mụ na ụmụntakịrị m edinarakwala n’àkwà.* Enwekwaghị m ike ibili nye gị ihe ọ bụla.’