Luk 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ebe ọ ma ihe ha na-eche,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya ga-ada. Ezinụlọ ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya agaghị adịgide.
17 Ebe ọ ma ihe ha na-eche,+ ọ sịrị ha: “Alaeze ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya ga-ada. Ezinụlọ ọ bụla nke kewara wee na-emegide onwe ya agaghị adịgide.