Luk 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma ka ọ nọ na-ekwu ihe ndị a, otu nwaanyị nke so n’ìgwè mmadụ ahụ sịrị ya: “Nwaanyị mụrụ gị ma nye gị ara na-enwe obi ụtọ.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 176
27 Ma ka ọ nọ na-ekwu ihe ndị a, otu nwaanyị nke so n’ìgwè mmadụ ahụ sịrị ya: “Nwaanyị mụrụ gị ma nye gị ara na-enwe obi ụtọ.”+