Luk 11:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 N’eziokwu, unu ma ihe nna nna unu hà mere. Ma, unu nabatara ihe ha mere, n’ihi na ha gburu ndị amụma,+ ma unu na-arụ ili ha.
48 N’eziokwu, unu ma ihe nna nna unu hà mere. Ma, unu nabatara ihe ha mere, n’ihi na ha gburu ndị amụma,+ ma unu na-arụ ili ha.