Luk 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, aga m agwa unu onye unu ga-atụ egwu: Onye unu ga-atụ egwu bụ onye nwere ikike ịtụba mmadụ na Gehena*+ ma o gbuchaa ya. N’eziokwu, ana m asị unu, tụọnụ ya egwu.+
5 Ma, aga m agwa unu onye unu ga-atụ egwu: Onye unu ga-atụ egwu bụ onye nwere ikike ịtụba mmadụ na Gehena*+ ma o gbuchaa ya. N’eziokwu, ana m asị unu, tụọnụ ya egwu.+