-
Luk 12:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Ndị ohu ahụ ga-enwe obi ụtọ ma nna ha ukwu lọta wee hụ na ha na-eche nche. N’eziokwu, ana m asị unu, ọ ga-eyiri ákwà ọ ga-eji jee ozi, nọdụkwa ala ka o rie ihe na tebụl. Ọ ga-abịakwa jeere ha ozi.
-