Luk 13:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ bụrụ na onyeisi ezinụlọ ebilie kpọchie ụzọ, unu ga-eguzoro n’èzí na-akụ aka n’ụzọ, sị, ‘Onyenwe anyị, megheere anyị ụzọ.’+ Ma ọ ga-asị unu: ‘Amaghị m ebe unu si.’ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:25 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 192
25 Ọ bụrụ na onyeisi ezinụlọ ebilie kpọchie ụzọ, unu ga-eguzoro n’èzí na-akụ aka n’ụzọ, sị, ‘Onyenwe anyị, megheere anyị ụzọ.’+ Ma ọ ga-asị unu: ‘Amaghị m ebe unu si.’