Luk 13:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, m ga na-arụ ọrụ m taa, echi, na nwanne echi. O nweghịkwa ihe ga-eme m ruo mgbe m ruru Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka a na-egbu ndị amụma.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 193
33 Ma, m ga na-arụ ọrụ m taa, echi, na nwanne echi. O nweghịkwa ihe ga-eme m ruo mgbe m ruru Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka a na-egbu ndị amụma.+