Luk 14:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O wee sị ha: “Ò nwere onye n’ime unu nwa ya nwoke ma ọ bụ ehi ya ga-adaba n’olulu mmiri+ n’Ụbọchị Izu Ike, ya ahapụ ịdọpụta ya ozugbo?”+
5 O wee sị ha: “Ò nwere onye n’ime unu nwa ya nwoke ma ọ bụ ehi ya ga-adaba n’olulu mmiri+ n’Ụbọchị Izu Ike, ya ahapụ ịdọpụta ya ozugbo?”+