-
Luk 14:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọ bụrụ na eze nke nwere puku ndị agha iri (10,000) na-aga ịlụso eze ọzọ nwere puku ndị agha iri abụọ (20,000) agha, ọ ga-ebu ụzọ nọdụ ala, ya na ndị ndụmọdụ ya agbaa izu, ka ọ mara ma ọ̀ ga-emeri ma ọ bụ na ọ gaghị emeri.
-