-
Luk 14:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 N’eziokwu, ọ bụrụ na ọ chọpụta na ọ gaghị emerili eze nke ọzọ, ọ ga-eziga ndị nnọchianya ya mgbe eze ahụ ka nọ ebe dị anya, ka ha rịọ ya ka ya na ya mee udo.
-