Luk 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ya laruokwa, ọ na-akpọkọta ndị enyi ya na ndị agbata obi ya, sị ha, ‘Soronụ m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi na achọtala m atụrụ m furu efu.’+
6 Ya laruokwa, ọ na-akpọkọta ndị enyi ya na ndị agbata obi ya, sị ha, ‘Soronụ m ṅụrịa ọṅụ, n’ihi na achọtala m atụrụ m furu efu.’+