Luk 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe ụbọchị ole na ole gachara, nwa ya nwoke nke nta chịkọtara ihe ya niile gawa obodo dị anya. O biwere ndụ ọjọọ* n’ebe ahụ, nke mere ka o mefuchaa ihe o nwere. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:13 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 200 Ụlọ Nche,10/1/1998, p. 9
13 Mgbe ụbọchị ole na ole gachara, nwa ya nwoke nke nta chịkọtara ihe ya niile gawa obodo dị anya. O biwere ndụ ọjọọ* n’ebe ahụ, nke mere ka o mefuchaa ihe o nwere.