Luk 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma ndị Farisii, ndị hụrụ ego n’anya, nọ na-ege ntị n’ihe a niile. Ha wee malite ịkwa ya emo.+