Luk 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu na-eme ka ndị ezi omume n’ihu ndị mmadụ,+ ma Chineke ma obi unu.+ N’ihi na ihe bara uru n’anya ndị mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:15 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 206 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 12-13
15 N’ihi ya, ọ sịrị ha: “Unu na-eme ka ndị ezi omume n’ihu ndị mmadụ,+ ma Chineke ma obi unu.+ N’ihi na ihe bara uru n’anya ndị mmadụ bụ ihe arụ n’anya Chineke.+