-
Luk 16:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 O wee tie mkpu, sị, ‘Nna m Ebreham, meere m ebere. Zie Lazarọs ka o detụ ọnụ mkpịsị aka ya na mmiri ma tasa m n’ire, n’ihi na m na-ahụsi anya n’ọkụ a na-eresi ike.’
-