Luk 17:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ha wee sị ya: “Onyenwe anyị, ebee ka ihe a ga-eme?” Ya asị ha: “Ebe ozu dị, ebe ahụkwa ka ugo ga-ezukọta.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:37 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 219 Ụlọ Nche,3/15/2008, p. 32
37 Ha wee sị ya: “Onyenwe anyị, ebee ka ihe a ga-eme?” Ya asị ha: “Ebe ozu dị, ebe ahụkwa ka ugo ga-ezukọta.”+