-
Luk 18:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Onye Farisii ahụ guzooro ọtọ malite ikpe ekpere n’obi ya, sị, ‘Chineke, ana m ekele gị na adịghị m ka ndị ọzọ, bụ́ ndị na-apụnara mmadụ ihe, ndị ajọ omume, na ndị na-akwa iko. Adịghịkwa m ka onye ọnaụtụ a.
-