Luk 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ana m asị unu, nwoke a lara n’ụlọ ya bụrụ onye ezi omume karịa onye Farisii ahụ.+ N’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda ala, ma onye na-eweda onwe ya ala ka a ga-ebuli elu.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:14 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 221
14 Ana m asị unu, nwoke a lara n’ụlọ ya bụrụ onye ezi omume karịa onye Farisii ahụ.+ N’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda ala, ma onye na-eweda onwe ya ala ka a ga-ebuli elu.”+