Luk 19:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 ‘Ana m asị unu, onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya. Ma onye na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere enwe.+
26 ‘Ana m asị unu, onye ọ bụla nke nwere ihe, a ga-enyekwu ya. Ma onye na-enweghị, a ga-anapụdị ya nke o nwere enwe.+