-
Luk 19:37Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
37 Ozugbo o rutere nso n’okporo ụzọ e si aga Ugwu Oliv, ìgwè mmadụ niile na-eso ụzọ ya malitere iji oké olu na-aṅụrị ọṅụ ma na-eto Chineke maka ọrụ ebube niile ha hụrụ,
-