Luk 19:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 sị: “Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi! Ka udo dịrị n’eluigwe, ka e tookwa Chineke onye nọ ebe kacha elu!”+
38 sị: “Onye ahụ nke na-abịa dị ka Eze n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi! Ka udo dịrị n’eluigwe, ka e tookwa Chineke onye nọ ebe kacha elu!”+