Luk 19:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ gbaa ogige gburugburu gị. Ha ga-agbakwa gị gburugburu ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:43 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 2 2018, p. 8-9 Ụlọ Nche,5/1/2009, p. 274/1/2007, p. 10
43 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ gbaa ogige gburugburu gị. Ha ga-agbakwa gị gburugburu ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+