Luk 20:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma mgbe oge e ji aghọ mkpụrụ vaịn ruru, o zipụrụ otu ohu ya ka ọ gakwuru ndị ọrụ ubi ahụ ka ha nye ya ụfọdụ n’ime mkpụrụ si n’ubi vaịn ahụ. Ma, ndị ọrụ ubi ahụ tikasịchara ya ahụ́, chụlaa ya n’enyeghị ya ihe ọ bụla.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 246-247 Ụlọ Nche,1/1/1990, p. 8-9
10 Ma mgbe oge e ji aghọ mkpụrụ vaịn ruru, o zipụrụ otu ohu ya ka ọ gakwuru ndị ọrụ ubi ahụ ka ha nye ya ụfọdụ n’ime mkpụrụ si n’ubi vaịn ahụ. Ma, ndị ọrụ ubi ahụ tikasịchara ya ahụ́, chụlaa ya n’enyeghị ya ihe ọ bụla.+