Luk 20:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Mgbe Mosis dere gbasara osisi ogwu na-ere ọkụ, o kwuru na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ. Ọ kpọrọ Jehova* ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:37 Ụlọ Nche,5/1/2005, p. 13
37 Mgbe Mosis dere gbasara osisi ogwu na-ere ọkụ, o kwuru na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ. Ọ kpọrọ Jehova* ‘Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.’+