Luk 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ma tupu ihe a niile emee, ndị mmadụ ga-ejide unu ma kpagbuo unu,+ kpụrụ unu gaa n’ụlọ nzukọ, tụbakwa unu n’ụlọ mkpọrọ. A ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị eze na ndị gọvanọ n’ihi aha m.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:12 Ụlọ Nche,7/15/1996, p. 30
12 “Ma tupu ihe a niile emee, ndị mmadụ ga-ejide unu ma kpagbuo unu,+ kpụrụ unu gaa n’ụlọ nzukọ, tụbakwa unu n’ụlọ mkpọrọ. A ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị eze na ndị gọvanọ n’ihi aha m.+