Luk 22:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na olee onye ka ukwuu? Ọ̀ bụ onye na-eri ihe, ka ọ̀ bụ onye na-ebunye ya nri?* Ọ́ bụghị onye na-eri ihe? Ma, ọ bụ m na-ejere unu ozi.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:27 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 272 Ụlọ Nche,3/15/2003, p. 57/15/1990, p. 8-9
27 N’ihi na olee onye ka ukwuu? Ọ̀ bụ onye na-eri ihe, ka ọ̀ bụ onye na-ebunye ya nri?* Ọ́ bụghị onye na-eri ihe? Ma, ọ bụ m na-ejere unu ozi.+